"THE IGBOS OWE GOD THANKSGIVING, THAT IS WHY WE ARE SUFFERING" -MOST REV. DR. AMOS MADU

แชร์
ฝัง
  • เผยแพร่เมื่อ 23 ม.ค. 2025

ความคิดเห็น • 3

  • @Nnodim-kelechiAmadiOha
    @Nnodim-kelechiAmadiOha 20 วันที่ผ่านมา +1

    O lee ''godu" nke a na-kwu maka ya. O wudu/wughi/wuro/wulo/wuno ndi biara/biala/biana n'Ala ayi/anyi na go ogo na onwu. Onye owula/obula/owuna/obuna mara/mala/malu/mana Chi ya. Ma gakwuru/gakwulu/gakwunu Ahu-oshi/Aru-Oshi/Alu-Oshi/Anu-Oshi no na bee Nnee ya, na nke no na bee Nnaa. Mara/Mala/Mana Agbara/Agbala no n'ukwu Nnee ya na Agbara/Agbala/Agbana no n'ikwu Nnaa ya. Ihe/Ishe/Ife/Ive a riwa/diwa/niwa/liwa onye ahu/ashu/afu/avu na anyi/ayi na mma.
    Ma shi na ya mara/mala/mana Ezumezu Ya ri na UhaMuHa ya; ma chusia ndi okwu-na-uka, ndi o ka uka a go mmuo, dibia Ogboma/amogba, mgba-ashi na ta/eri amosu: ndi e ji a kinga mkpuru/mkpulu/mkpunu ujo ebe ezshiokwu/eziokwu gbasara/gbasala/gbasana anyi/ayi no niile no na Ndu onye ahu/ashu/afu/avu maowukwanu/maobukwanu n'Ezshi, ama Umu Nnee, ama Umu Nnaa, n'obodo onye ahu/ashu/afu/avu n'Oha Igbo.
    O wu/bu na Ndu ka Ndi Igbo/Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete na ago-ogo. Anyi/Ayi niile aka anyi ri ocha wu/bu Ndi Igbo n'ihe/ishe/ife/ive mana nzuzu wu/bu oGo-Ndu. Nke ha/fa/wa/va kporo/kpolo/kpolu/kpono God maobu god.

  • @chukwumachizobaaniekwe4636
    @chukwumachizobaaniekwe4636 19 วันที่ผ่านมา

    Where was the same god during Asaba massacre, Ogba Egbema massacre and Owerri Item massacre?

  • @ndukamuodum
    @ndukamuodum 21 วันที่ผ่านมา

    Ask this man to close the gotta called mouth.