What you must know about reincarnation in Odinana Igbo

แชร์
ฝัง
  • เผยแพร่เมื่อ 8 ต.ค. 2024
  • What you must know in Odinana Igbo
    about reincarnation
    watch the video
    for more details WhatsApp +2348057837672
    Ugochi tubelu Oraifite
    Nwa Adama

ความคิดเห็น • 2

  • @chukwudionyenwe6980
    @chukwudionyenwe6980 3 ปีที่แล้ว +1

    Ị bụ onye a gọziri agọzi. Oziọma dị ka mmiri ndụ. Adịghị enyo ya enyo maọrị. Ana Igbo gọzie gị ma gọzibiga gị oke. Iseeeee Ị ga-adị ka echi, Chi ga-enyekwa gị ka i nyeruo ụmụ nne gị bụ ụmụ Igbo zuruezu. Aha mụ bụ Chukwudị Onyenwe Oramalu. Onye a maara dịka Chidi George Oramalu. Ana m esonye gị kwamgbe. Ụbọchị m n'esonyeghị ị mara na m ga eje na TH-cam ga chọrọ ozi nke ụbọchị ahụ ma gee ya. Ndewo ebe ọ dị ukwuu.
    Ihe mere m ji na-enye gị ekele a taata bụ na mmụọ egosila m na ya abịaruola nso ebe anyị nọ site n'ime ka i zie otu ozi a o zikwara mụ bụ mmadụ.
    Na o nwere ndị rulu elu n'ogo bụ ndị Ichie. Ejikwa m ya wee kụziere onye be mụ ihe. Mana taata ka m na-anụ otu nkụzi a ka o sikwa n'ọnụ gị wee pụtakwa n'ụwa ọzọ.
    Ị kọwara ya otu o siri doo anya nkeọma. Ndewo.