Igbo Hymn Medley | Ejirim Gi Mere Nna | M'udo sika osimiri | Guko Ngozi gi | The Benjamites Series 6

แชร์
ฝัง
  • เผยแพร่เมื่อ 23 ต.ค. 2024

ความคิดเห็น • 7

  • @hannahibah4893
    @hannahibah4893 2 ปีที่แล้ว +1

    Nice one sir

  • @chimakennethnwabudike8220
    @chimakennethnwabudike8220 2 ปีที่แล้ว

    I love the particular episode , the hymnal feels are just heavenly

  • @izuchukwustanley8320
    @izuchukwustanley8320 2 ปีที่แล้ว

    St Stephens my church I miss u all

  • @samuelefite4696
    @samuelefite4696 2 ปีที่แล้ว +1

    Magic

  • @queenogbonnaya318
    @queenogbonnaya318 2 ปีที่แล้ว +1

    I love this particular one
    Nice one... more grace

    • @thebenjamitesmusic2612
      @thebenjamitesmusic2612  2 ปีที่แล้ว

      Amen... Thank You for your prayer and feedback. We really Appreciate.🙏

  • @annefranciselizabeth3840
    @annefranciselizabeth3840 2 ปีที่แล้ว

    Please you should include the lyrics of the songs/hymns you sing, so that more people will be blessed. Thank you.
    0:30
    Ejirim Gi mere Nna
    Ejirim Gi mere Nna
    Mgbe ndi uwa n-esogbum o
    Gosi ha na I bu Nnam o
    1:39
    Abu 191- Mgb’udo, dik’osimiri, n-erù n’uzọm.
    (When peace, like a river attendeth my way.)
    Mgb’udo, dik’osimiri, n-erù n’uzom,
    Mgbe nsogbu biara k’ebili;
    N’ọnọdum ọ bula I mewom ka m’si,
    “Ọ di mma, ọ diri obim mma.”

    Kọrọs:-
    Ọ di mma . . ọ di mma;
    Ọ di mma, ọ diri obim mma.

    Stanza 2
    Ekwensu g-esogbu, ọnwunwa g-abia;
    Ka m’tukwasi obim na nka:
    Na Kraist amatawo na ike adighm,
    We wusi ọbara-Ya n’ihim.
    4:11
    Abu 218- Mgb’ebili-mmiri nke ndu namaghari i.
    (When upon life’billows you are tempest tossed.)
    Stanza 1
    Mgb’ebili-mmiri nke ndu n-amaghari i,
    Mgb’i n-echè n’ihe nile emebiwo;
    Guk’otuto ngọzi-gi n’otu n’otu,
    Ọlu Chineke luru g-eju i anya!

    Kọrọs:-
    Gukọ ngọzi-gi n’otu n’otu,
    Gukọ, k’i hu ọlu Chineke!
    Gukọ ngọzi, kpọ ha ot’otu;
    Ọlu Chineke luru g-eju i anya!
    5:42
    Abu 239- N-agafe dika kpakpando ututu.
    (Fading away like the stars of the morning. }
    Stanza 1
    N-agafe dika kpakpando ututu,
    Nk’ìhè-ha furu mgb’anyanwu wara;
    Otú a k’anyi g-esi si n’ọl’uwa nka la;
    Nani n’ọlu-anyi k’ageji chet’anyi.
    Kọrọs:-
    Nani n’ọlu-anyi, nani n’ọlu-anyi,
    Nani n’ọlu-anyi k’ageji chet’anyi.
    Otú a k’anyi g-esi si n’ọl’uwa nka la;
    Nani n’ọlu-anyi k’ageji chet’anyi.
    6:36
    Abu 197- Jisus abum nke-I, anuwom olu-I.
    I am Thine, O Lord, I have heard Thy voice.
    Stanza 1
    Jisus abum nke-I, anuwom olu-I
    Ọ kọrọm ihunanya-I
    M’anamachọ ka m’site n’okwukwe
    N-abiaru nso Gi kari.

    Kọrọs:-
    Dọrọm bia nso, bia nso Gi kari,
    N’obe ebe I nwuru;
    Dọrọm bia nso kari, dọrọm Onye-nwe-anyi,
    N’akuku-Gi di ngọzi
    7:34
    Abu 215- Jis’ike! asula ngọngọ.
    (Courage, brother! Do not stumble.)
    Stanza 1
    Jis’ike! asula ngongọ
    M’uzọ-gi gba ọchichī;
    Ìhè di g-edu ndi nwayọ:
    Tukwasi Chukwu obi!

    Stanza 4
    Mad’ufọdu g-akpọ gi asi,
    Ndi’ọzọ g-eleda i anya
    Rapu ha, le anya n’elu,
    Tukwasi Chukwu obi!
    8:45
    Abu 35- Anwurum n’ihi gi.
    (I gave my life for thee.)
    Verse 1
    Anwurum n’ihi gi,
    We wusi ọbaram,
    K’ewe gbaputa gi,
    K’i ba na ndu ọhu.
    Anwurum n’ihi gi;
    Gini ka gi merem?